Orü ọ'bànifé nà Kelechukwupeter

A user with 121 edits. Account created on 4 Maachị 2024.
Tuó ihe há rürüGbásàZekpùdo
⧼contribs-top⧽
⧼contribs-date⧽
(Nke ohúrù | nke kacha ochie) Lé (50 nke ohúrù | ) (20 | 50 | 100 | 250 | 500)

17 Mee 2024

  • 07:3907:39, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +333 N UtaziJiri '==Nkọwa== Ụtazi bụ akwụkwọ nri n' egbu ilu. A na-eji ya esi nri ọbụla, ọ kachasị agịdị na pọtọpọtọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ tinyere ụtazi n' ofe a. ==Mkpọpụta== /ụtazi/ ==Olumba== Utamanzi (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
  • 07:3107:31, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +14 Elulu→‎Olumba dị ùgbu â
  • 07:3007:30, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +327 N EluluJiri '==Nkọwa== Elulu bụ mkpụrụ a na-ete ofe. Ọ na-adị ụtọ nke ukwu. Ofe ya ka ọtụtụ ndị mmadụ mara dịka ofe egbusi. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anyị ga-ete ofe elulu taa. ==Mkpọpụta== /elulu/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Melon Category:wt/ig' kere ihü

16 Mee 2024

  • 21:0421:04, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +259 N AkịrịkaJiri '==Nkọwa== Ọ bụ igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị ==Nkejiasụsụ== Mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Oji akịrịka wuo ụlọ ya. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Ịgụ mpfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Palm fronds.' kere ihü dị ùgbu â
  • 06:5606:56, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +15 Ike ji→‎Olumba dị ùgbu â
  • 06:5506:55, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +377 N Ike jiJiri '==Nkọwa== Ike ji bụ ụzọ eji akwado ji n' oba ji, site na ị kedo ya n' osisi ejiri mee oba ahụ maka ọdịnihu. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Obi kere narị osisi ji abụọ n' oba ya n' afọ a. ==Mkpọpụta== /ikeʤi/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Tying yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
  • 06:4806:48, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +410 N Ịgụ nkwụJiri '==Nkọwa== Ịgụ nkwụ bụ alaka nkwụ nke enwere ike ị mee azịza, maọbụ jiri dịka nkụ eji esi nri, nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị iche iche. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ gbutere ịgụ nkwụ abụọ. ==Mkpọpụta== /igunkwu/ ==Olumba== Ịgụ mfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
  • 06:4206:42, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu −2 Ala obi→‎Nkọwa dị ùgbu â
  • 06:4106:41, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +434 N Ala obiJiri '==Nkọwa== Ala obi bụa ala ebe mmadụ manyere ọgbụ maka ị rụ ụlọ wee biri na ya. Ọ bụ ebe mmadụ n' achọ ị mebe ezinaụlọ,nke bụ oké aka ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anam aga ịmanye ọgbụ n' ala obi ebe m ga-arụ ụlọ m. ==Mkpọpụta== /alobi/ ==Olumba== Aliobu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
  • 06:3406:34, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +355 N Igwute jiJiri '==Nkọwa== Igwute ji bụ ụzọ esi ewe ji akọrọ n' ubi, kwado ya n' oba ji maka ịchekwa ya. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Anyị na-aga ịgwute ji echi. ==Mkpọpụta== /igwuteji/ ==Olumba== Ibvuta ji (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Harvesting yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â

15 Mee 2024

  • 19:4919:49, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +352 N Nyọ akpụJiri '==Nkọwa== Nyọ akpụ bụ nkata eji ayọ akpụ ị ji kwado ya maka isi ya esi nakwa iri ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Weterem nyọ akpụ unu ka m yọọ akpụ anyị ga-esi. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Oba akpụ (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
  • 19:3219:32, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +7 NvụvụNo edit summary dị ùgbu â
  • 19:3019:30, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +22 NvụvụNo edit summary
  • 19:2219:22, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu −29 Nvụvụ→‎Bekee
  • 19:2119:21, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +375 N NvụvụJiri '==Nkọwa== Nvụvụ bụ ihe an-ewepụta n' akwụ mgbe a na-eme mmanụ. Eji ya emennwụ ọkụ maka isi nri, ọkachasi n' oge udu mmiri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Jiri Nvụvụ tinyere m ọkụ n' ite a. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Nvefu(izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
  • 19:1219:12, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +317 N AhịhịaraJiri ' ==Nkọwa== Ahịhịara bụ akwụkwọ nri eji esi ofe. A na-ejikarị ya esi ofe ọgbọnọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Cheta ka-itinye ahịhịara n' ofe ahụ. ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
  • 08:5808:58, 15 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +412 N UzizaJiri ' ==Nkọwa== Uziza bụ akwụkwọ nri na-enwe ísì ọma. E ji ya e si ofe, ọ kachasị ofe egusi. A makwara ya dika ọgwụ, nke na-enyere nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ aka inweta ike. ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmụmaatụ=== I ga etinye akwụkwọ ụzịza n' ofe ahụ ka ọ wee nwee isi oma ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â

14 Mee 2024

  • 20:1520:15, 14 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +310 N NvụlaJiri ' ==Nkọwa== Nvụla bụ ji mmiri na-adị ọcha. A na-akọ ya n' ubi. E jikwa ya asụ ụtara ji. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Anyị riri ji nvụla ụnyaahụ. ==Mkpọpụta== ===Olumba=== /nvụla/ ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== White yam Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â

2 Mee 2024

29 Eprel 2024

22 Eprel 2024

20 Eprel 2024

5 Eprel 2024

(Nke ohúrù | nke kacha ochie) Lé (50 nke ohúrù | ) (20 | 50 | 100 | 250 | 500)