Ntụrụkpa dezie

Nkọwa dezie

Ntụrụkpa bụ akwụkwọ nri eji esi ofe.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Amaka ji akwụkwọ ntụrụkpa sie ofe ede.

Mkpọpụta dezie

Ntụrụkpa

Olumba dezie

Uturukpa (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Vegetable