Akwụkwọ agbara
Nkọwa
dezieAkwụkwọ agbara bụ akwụkwọ ọhịa nke n' agbakasi ahụ. Ọ bụ akwụkwọ a mara dịka akwụkwọ mmiri uhie nke na-apụta n' ya.
Nkejiasụsụ
deziemkpọaha
Ọmụmaatụ
dezieAhụ na-agbakasi ya n' ihi akwụkwọ agbara dara ya n'ahụ.
Mkpọpụta
dezie/akwụkwọ agbara/
Olumba
dezieEkwo gbara (izzi)