ogiri nkwụ
Ogiri nkwụ
Nkọwa dezie
Ogiri nkwụ bụ mmiri eji sucha akwụ iji mepụta mmanụ. Ọ bụrụ na asụcha akwụ, wepụ avụvụ dị na ya, mepụta mmanụ, weputa aki, nke ọzọ foziri ka a na akpọ ogiri nkwụ.
Nkejiasụsụ dezie
Nkọwa aha
Ọmụmatụ dezie
Ọ wụrụ ogiri nkwụ na ákwà ọcha m.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Ogiri epfu