Nkọwa dezie

Agbaja mmanya bụ ihe a na-eji etinye mmanya maka ịṅụ nakwa ịchekwa ya

Nkejiasụsụ dezie

mkpọaha

Ọmụmaatụ dezie

Wetere m agbaja mmanya m maka ịṅụ mmanya.

Mkpọpụta dezie

/agbaja mmanya/

Agbaja mmanya

Olumba dezie

Galon mme (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Palm wine galon