Ike ji
Nkọwa
dezieIke ji bụ ụzọ eji akwado ji n' oba ji, site na ị kedo ya n' osisi ejiri mee oba ahụ maka ọdịnihu.
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezieObi kere narị osisi ji abụọ n' oba ya n' afọ a.
Mkpọpụta
dezie/ikeʤi/
Olumba
dezieEke ji (izzi)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieTying yam
- KÚFÙ Target page name