Nkọwa

dezie

Ala obi bụ ala ebe mmadụ manyere ọgbụ maka ị rụ ụlọ wee biri na ya. Ọ bụ ebe mmadụ n' achọ ị mebe ezinaụlọ,nke bụ oké aka ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Anam aga ịmanye ọgbụ n' ala obi ebe m ga-arụ ụlọ m.

Mkpọpụta

dezie

/alobi/

Olumba

dezie

Aliobu (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie
  1. KÚFÙ Target page name