okpoarù
Okpoarù
Lee kwa:Ọkwụrụ égbé
Nkọwa
dezie- Okpoarù bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi a n'ami na elu osisi.
- Mkpụrụ osisi a n'ebu ibu na acha ka akwụkwọ ndu. Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na acha odo-odo.
Nkeji asụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAnyi nwere osisi n'ami okpoarù na ụlọ anyi.