ọkwụrụ égbé
Ọkwụrụ égbé
Nkọwa
dezie- Ọkwụrụ égbé bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi a n'ami na elu osisi.
- mkpụrụ osisi ya na ebu ibu na acha ka akwụkwọ ndu. Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na acha odo-odo.
Nkeji asụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAnyi nwere osisi n'ami Ọkwụrụ égbé na ụlọ anyi.