Akụ-ọkwụru


Nkọwa dezie

Akụ-ọkwụru bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi na-ami n' elu osisi. Mkpụrụ osisi a na-ebu ibu na-acha akwụkwọ ndu akwụkwọ ndụ, Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na-acha edo-edo.

Nkeji asụsụ dezie

Aha

Usòrò:Paw-Fruit-Cut-Half-126740.jpg
aku okwuru

Ọmụmaatụ dezie

anyi nwere osisi akụ-ọkwụru n' ụlọ anyi.

Mkpọpụta dezie

aku okwuru




Olumba dezie


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Paw_Paw