Mgbi-mgbi

Lee kwa:Ọkwụrụ égbé


Nkọwa dezie

 
Mgbi-mgbi nke n'achaghi-acha
  1. Mgbi-mgbi bụ aha a na-akpọ mkpụrụ osisi a n'ami na elu osisi.
  2. Mkpụrụ osisi a n'ebu ibu na acha ka akwụkwọ ndu. Mana ọchaa, ime ya na ahụ ya na acha odo-odo.
 
Mgbi-mgbi nke chara acha.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Anyi nwere osisi n'ami mgbi-mgbi na ụlọ anyi.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Myịrị-okwu dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie