Enyo

Nkọwa

dezie
 
enyo

Enyo bụ aha ịhe na-egosi enyinyo ihe kwụ n' ihu ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Eji m enyo lee onwe mụ mgbe m kwadochara

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ugegbe

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Mirror

German

dezie

Spiegel