Ugegbe

Nkọwa

dezie

Ugegbe bụ aha ịhe na egosipụta onyinyo ihe, ma ọ bụ nke mmadụ.

 
Ugegbe

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Eji m Ugegbe lee onwe'm mgbe mkwadochara

Mkpọpụta

dezie
Ùgègbè



Olumba

dezie

Eyo n'asusu Nkanu di n'Enugwu steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

English

dezie

Mirror