akwụkwọ
Akwụkwọ
Igbo dezie
- Akwụkwọ bụ otu n'ime akọrọngwa eji ede ihe.
- A na-eji ya arụpụta ihe akwụkwọ nakwa were ya akuzi ihe n'ụlọakwụkwọ
- E nwere ụdị akwụkwọ dị iche iche: akwụkwọ odide na akwụkwọ ọgụgụ.
Aha dezie
aha.
Ọmụmatụ Ahịrịokwu dezie
- Edekwala ihe n' akwụkwọ ahụ.
- Gụọ akwụkwọ gị nke ọma.
Mkpọpụta dezie