Akọrọngwa

Nkọwa dezie

Ngwongwo eji arụ ọrụ di iche iche maọbụ eme ihe di iche iche.

 
Akorongwa

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Akọrọngwa ndi nkuzi bụ ugbo odee, nzu odee/mkpịsị odee, Nootu, Akwụkwọ ọgụgụ di iche iche.
  2. Ndị a bụ akọrọngwa ha ji akuziri ụmụakwụkwọ ka ha wee mụta ihe ma nwe amamihe

Mkpọpụta dezie

akọrọngwa




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

instrument