aṅụli

(Dupụ̀rụ̀ sì Aṅụli)

Nkọwa dezie

  1. Aṅuli bụ ọnọdụ obì ụtọ.
  2. Aṅuli nwere ike bụrụ aha mmadụ
 
Anuli


Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Aṅụli bụ okwu na-akọwa ọnọdụ mmadụ.
  2. Ka anyi nwebe aṅuli.
  3. Aha mụ bụ Aṅuli.

Mkpọpụta dezie

Audio pronunciation in Igbo language for the word "Aṅuli"


Olumba dezie

Aṅụri, Eṅụli

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

joy happiness