Aṅụri
Anuri
Nkọwa dezie
Nke a bu nkọwa obi ụtọ site n'ọdimma nkeahụ n'ụdi udo,afọ ojuju,oriri na ọṅụṅụ, obi ebere nakwa ezi akara aka.
Nkejiasụsụ dezie
aha
Ọmụmaatụ dezie
- Anụri juru m obi
- Nkechi nwere anụri n'ule ọ gafere
mkpọpụta dezie
Ọlumba dezie
Anụli(Anambra dialects)