"Zee"

Nkọwa dezie

I zere mmadụ, pụta n'ebe ihe ọzọ dị ma ọ bụ sọọ ime ihe. 

I gbanarị ime ihe.

===nkejiaaụsụ===

Ngwá

ọmụmaatụ dezie

  1. Zee ajọ ọyị.
  2. Zee anwụ nta maka ọrịa ị̀bà.
  3. Gịnị mere Ị na-ezere m?

mkpọpụta dezie

/zéé/

olumba dezie

zere, zerụ, gbanahụ.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

  1. Avoid,
  2. desist from,
  3. forbear from,
  4. eschew,
  5. stay away from,
  6. steer clear of,
  7. keep away from.