yie egwu
Nkọwa dezie
- kwuo uche mmadụ ime ihe ọjọọ megide (mmadụ) na nkwụghachi ụgwọ maka ihe emere ma ọ bụ emeghị
- imee ka mmadụ ma ọ bụ ihe nọrọ n’ihe ize ndụ ma ọ bụ nọrọ n’egwu
Nkejiasụsụ dezie
Ngwaa
Ọmumaatụ dezie
- ọ yiri ya egwu ịchụ ya n'ọrụ ma ọ bụrụ na ọ gaghị eme ihe ọ gwara ya
- Ọnọdụ obodo anyị dị ugbu a na-eyi udo nke obi anyị egwu