yabasị
Nkọwa
dezie- Yabasị bụ ụdị akwukwo nri nke dị na ezinụlọ Allium nke osisi. Galik, na liik sokwa na ezinụlọ nke a.
- Yabasị bu ihe oriri nwere kemịkalụ dịka ọ na-ebelata ọzịza, mmachi ngụgụ na ndị nwere ụkwara ume ọkụ, ma-na ebelata kwa ogo nke kọlesterol na shuga na ahụ mmadụ.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezie- Ọ dị mma iji yabasị esi nri
- Yabasị dị mma maka ịchekwa akpụkpọ ahụ na ntutu isi n'ọnọdụ dị mma
Mkpọpụta
dezieOlumba
deziealibọsa