nkọwa dezie

wetuo obi bụ ọnọdụ eji arịọ onye iwe ji ka ọ gbaghara ma were nwaayọ, ka iwe ya dajụọ.

nkejiasụsụ dezie

ngwaa

ọmụmaatụ dezie

Di m ọma biko wetuo obi

mkpọpụta dezie

olumba dezie

ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

calm down