uzere

Nkọwa dezie

ọnọdụ mmadụ ji esi n'imi eziputa ikuku n'ike.Ihe na-ebutakari nke a bụ mgbe mmadụ kuuru ihe ahụ ya achọghị dika uzu, oyi nakwa ihe ndi ọzọ

Nkejiasụsụ dezie

Mgwaa

Ọmụmaatụ dezie

Ọ na-eze uzere mgbe ọbụla oyi tụrụ ya.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

sneeze