Ute

Nkọwa dezie

Mpempe akwa ma ọ bụ eriri akpara akpa a na eji ekpuchi ihe dịka ịtụ ya n'ala n'ọnụ ụzọ ụlọ eji ehicha ụkwụ ma ọbụ dịka akwa ụra iji ya rahụọ ụra

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Emeka bụ nanị onye m mara n'eme ute

Mkpọpụta dezie

Ute




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Mat mat

French dezie

Tapis tapis