usu
Nkọwa
dezie- ọnụ ọgụgụ nke obi mmadụ mgbe ọ na akụ-akụ, kwa nkeji ọ bụla nke sitere na otu ọbara si agafe ma- na agaghari na akwara dị n'ahụ
- nghọta ma ọ bụ ọnụ ọgụgụ nke echiche ma ọ bụ nkwenye ndị mmadụ banyere ihe ma ọ bụ ọnọdụ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- usu dị ala na ahụ mmadụ bụ ihe mgbaàmà dị egwu maka adịghị mma nke ahụike
- Ka anyị chọpụta usu ihe gbasara ndị na-eto eto maka iwu ọhụrụ a