Usoro mbara igwe

Nkọwa dezie

 
Ọnọdụ usoro mbara igwe

Usoro mbara igwe bu usoro anyanwụ na ihe nile na agba ya gburugburu si nwee ọnọdụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Mmadu enweghi ike iji anya nkiti hu usoro mbara igwe.
  • Onye matara ọnụọgụ mbara ala ma ọbu ụdị ụwa dị iche iche nke dị na usoro mbara igwe?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Solar system