unu

Nkọwa dezie

Nke a bụ mkpụrụokwu ana eji anachite anya ikpọ mmadụ karịrị otu aha.ọ bụ nnọchiaha nke ogo abụọ nke Nnọchite aha mmadụ karịrị otu onye.

Nkejiasụsụ dezie

Nnọchiaha

Ọmụmatụ dezie

  1. Unu abiala.
  2. Unu ejidere onye riri ji ahụ.
  3. ọ bụ ụnụ na asompi ahụ.

Mkpọpụta dezie



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

You