Ule

Nkowa dezie

Ule bu etụ esị atule na ụmụakwụkwọ amụtara ihe onye nkụzi kuziri ha.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ama mụ nene ule ugbua

A gamụ elu ule na ụbọchị Monday na abịa

Nkpọpụta dezie

LL-Q33578 (ibo)-Viva33-Ule



Olundi dezie

Ntụgharị na asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Examination