ukọmmiri

Nkọwa

dezie

Nke a bụ oge mmiri elu ala ma, mmiri ozuzo na mmiri okpuru ala kọrọ ụkọ

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ụkọmmiri ahụ metutara onye ọ bụla n'ebe ọ dị ukwu

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ọkọchị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie

Drought

French

dezie

Sécheresse

German

dezie

Dürre