Uhuruchi

Nkọwa

dezie

Nke a bụ oge mmalite chi ojiji

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ọ gwara mmadụ nile ka ha zukọta na ụlọ akwukwọ na mgbe uhuruchi

Mụ na enyi mụ nwanyị ga apụ na uhuruchi

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Anyasị (Enugu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie
Dusk

French

dezie

Crépuscule

German

dezie
Dämmerung