ugwu
Ugwu
Nkọwa
dezieNke a bụ mpaghara ala nke toliri elu karia mpaghara ndị ọzọ dị na gburugburu ya.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieO nweghị ugwu dị n'ụwa nke mmadụ mere
Anyị gara úgwú Kilimanjaro na na ugwu Everest.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieHill
French
deziecolline