udene
nkọwa
dezieUdene bụ Anụ élú, ọna efe n'enu dịka anụ elu ndị ọzọ. Ona adịkwa nnukwu dịka egbe, mana ọ naghị enwe ugbene n'olu ya. Ọbụkwa anụ na eri anụ ọzọ nke rere ure . Ọbụkwa anụ ana afuta dịka ajọ anụ nke mere na anaghị eri ya eri.
Nkejiasụsụ
dezieAha
ọmụmaatụ
dezieỌ na eme ka udene, ọ dị olu ka udene.
mkpọputa
dezie
olumbà
dezieUdele
ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieVulture