Ude Isi Ọma

Ude isi ọma
ude isi ọma

Nkọwa dezie

Nke a bụ ude mọbụ mmiri isi ọma ahu ndi ikom nakwa ndi iyom n'ete mọbụ efesa n'ahu, ọkacha mgbe ha n'aga njem.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

E fesara m ude isi ọma n'ahum taa.

Mkpọpụtau dezie

Ude isi ọma




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

perfume