ude na-eme ka ahụ na-enwu gbaa

Nkọwa dezie

mmiri na mmanụ agwakọta ọnu maka itinye n'ọrụ iji mee ka anụ ahụ dị larịị ma gbochie ikpọ nkụ ma ete ya na anụ ahụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ude m na-eme ka ahụ m na-enwu gbaa
  • Ite ude n’oge ọkọchị dị mkpa.

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

cream