uche


nkowa dezie

otu nime ihe chukwu kenyere nahu mmadu iji nyere ya aka chee echiche, nghota ihe ndi di na gburugburu ya, cheta ihe di iche iche, loo ililo

nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

uche ya di nko


mkpọpụta dezie


olumba dezie

ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

mind