Eserese nkwonkwo ubu

Nkọwa

dezie

ubu bụ otu n'ime nkwonkwo kachasị ukwuu na mgbagwoju anya na ahụ. Nkwonkwo ubu bụ ebe humerus (ọkpụkpụ ogwe aka elu) dabara na scapula, dị ka bọl bara na oghere emere ya. Nkwonkwo nke a na-enye ohere ka ogwe aka nwe ike ịna-agbagharị okirikiri ma ọ bụ na-atụgharị ma nyeefe na-akuku ahụ mgbe nke a na-eme.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ihi ụra n'otu akụkụ n'abalị dum nwere inye ubu nsogbu

dibia bekee na awaa ọkpụkpụ nwere ike inye aka ma ọ bụrụ na ị nwere mmerụ ahụ na ubu

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Shoulder