ube mgba
ube mgba
Nkọwa
dezieBụ mkpụrụ osisi ube mana nkea gbara aghirigha karịa ube nke eji ata ọka. gbya. Ọ na-acha ka akwụkwọ ndụ na mbido omimi ya tupu ọ chagaria chawa ntụ ntụ dị ka ọkawara n'ikpeazụ mgbe ọka goro, ọ chawa zie ka mmanụ ojii. Ube a na-apụtakarị n'oge udu mmiri, ana atali ya bụ ube na ndu mana ọ ga na elu ịlu. Otu kacha mma isi ata ube a bụ ịbu ụzọ banye ya na mmiri ọkụ tinyekwa ya nnu chere ka o ruo tupu atawa ya. E si na ya ewepụta mmanụ ana-eri eri na edozi ahụ mana agwọ ọrịa.
Nkejiasụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezieAnam achọ ebe m ga azụta ube mgba
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- Ube okpoko
- Ube ọsa
- Ube igwe