Nkọwa

dezie

Mkpụrụ osisi nke a na-aghọta n'osisi ube. Mkpụrụ osisi a na-acha odo odo. Na mbụ, ọ na-achanyetu ya obere obere ma ọ kachaa, ọ na-ebido gbajiwa. A na-eji ya ata ọka. Enwere ike iru ya na mmiri ọkụ ma ọ bụ rụọ ya n'ọkụ.

ọmụmaatụ

dezie
  • Nne m zụtara ube taa.
  • Mkpụrụ ọka kacha amasị m bụ ube.

mkpọpụta

dezie



olumba

dezie

Ubo

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

bekee

dezie

pear