tọrọ

Nkọwa dezie

Iduru mmadụ n'ike, jide ya maka ego mọbụ ihe ndi nwe onye ahu ga akwụ mọbụ nye.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

A biara be ya tọrọ ya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Kpara n'asụsụ Nkanụ di na Enugwu steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

kidnap