teknụzụ dị ọcha

Ngwa Mbelata

Nkọwa dezie

Adịmọcha Teknuzu bụ Ngwa ma ọ bụ arụmọrụ ọbụla n'ebelata ihe dị na gburugburu ebe obibi nke n'eweta ọghọm site na nkwalite ike mmepụta, ndigide nke iji ihe eme ihe ma ọbụ nchekwa gburugburu ebe obibi. Adimocha teknuzu gunyere ụbara nhazi teknuzu gunyere mmegharị ihe ochie dgz.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Iji teknụzụ dị ọcha dị mma.

Mkpọpụta dezie

Teknụzụ dị ọcha



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Clean_technology