Sọpụrụ

Nkọwa

dezie

Nke a bụ inye mmadu ugwu diri ya. Onye Obụna kwesịrị inwe nsọpụrụ ma nwoke ma nwanyi, ma nwata ma okenye.

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • Nwa ikolobia sọpụrụ agadi nwoke a mgbe ọ biara n'ọgbakọahu wee kuniere ya n'oche.
  • Baịbụl kwuru na anyị ga na-asopuru ndị okenye anyị.

Mkpọpụta

dezie
sọpụrụ




Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie