puku anọ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku atọ, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku anọ na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri anọ mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieEkwesịrị m ịkwụ Pita puku naira anọ maka ọrụ ahụ ọ rụụrụ m.
Mkpọpụta
dezie
Ọlụmba
dezieNtụgharị n' asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieFour thousand (4000)