Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa ótù puku na narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku abụọ na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri abụọ mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Jizọs Kraịst bịara n'ụwa a ihe karịrị afọ puku abụọ gara aga.

Mkpọpụta

dezie
Puku abụọ





Ọlụmba

dezie

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Two thousand (2000)