Oteegwu

Nkọwa

dezie

Oteegwu bụ onye na-agba egwu dịka aka ọrụ

 
Oteegwu

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Nwata nwanyị ahụ anyị hụrụ bụ oteegwu

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ọgba-egwu - Ndi Enugu


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie

Dancer Dancer

French

dezie

danseuse(feminine) danseuse danseur(masculine) danseur

German

dezie

Tänzer(masculine) tanzer Tänzerin(feminine) [1]