Osi nri

Nkọwa dezie

 
Osi nri nwanyi

Onye ọkachamara azụrụ azụ na isi nri ọdịnala nke ndị na nri agbara ohụ nke oge a. Ndị osi nri na-arụ ọrụ na ụlọ oriri na nkwari akụ nke ụdị dị iche iche.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Imaara na osi nri ahụ bụ onye obodo anyi?
  • Onye osi nri na ụlọ oriri ahụ na-esi nri nke ọma.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntughari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Chef

French dezie

Chef

German dezie

Köchin (f)

Koch (m)

Spanish dezie

cocinera (f)

cocinero (m)