Oriọna

Nkọwa dezie

Nkea bụ ihe eji eme ka ìhè dịrị ma enwee ọchịchịrị. E ji ya enye ọkụ maọbụ ime ka okpomọkụ di. Ọ bụ kwa aria ana agbanye mmanụ tinyekwa ya owu eji amụnye ọkụ n'ime maka inye ìhè gburugburu ebe adọsara ya.

 
oriọna

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Gbaa ọsọ ga tinye oriọna ahụ tupu ọchịchịrị agbaa ebea

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Mpalaka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

lamp