onyentọ
Onyentọ
Nkọwa
dezieOnye bụ mmadụ na-atọrọ mmadụ ọzọ n'ike
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Onyentọ ahụ agbaala ọsọ
- Ahụrụ m nwoke ahụ amaara dịka Onyentọ
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieOnyentọrị (Enugu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieFrench
dezie(feminine) ravisseuse (masculine) ravisseur