onyeisi nchụàjà
' Onyeisi Nchụàjà'
Nkọwa
dezieDịka aha si dị, bụ onye na-ahụ maka ịchụ àjà na ihe ndị ọzọ ana edo nsọ na okpukperechi dị iche iche. Onye ahụ nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwanyi. Ị nwekwara ike ịbụ ụkọchukwu
Nkejiasụsụ
dezieÁhà
Ọmụmaatụ
dezieLekwa onyeisi nchụàjà ndị okpukperechi alakụba.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieOnye nchụàjà (Abia)