Onyeisi

Nkọwa

dezie

Bụ onye n'edu ma na-atụziri ndị ọzọ aka. Ọ na ebu ụzọ aga. E jikwa ya akọwa onye ndú nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nna ya nwetara mmeri dịka onyeisi otu XYZ

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Onye ndú

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

leader

French

dezie

chef