onyeahịa
Onyeahịa
Nkọwa
dezieOnye ma-ọbụ otu na achọ nyemaka ọrụ nke onye ọrụ aka dịka onye ọkaịkpe ma-ọbụ ndị ọkachamara ndị ọzọ.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieỌrụ m dịka onye azụmahịa bụ ịleta onyeahịa m anya ọfụma.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieOnyeafịa