onye nnọchiteanya
Nkọwa
dezieOnye na-ewere ọnọdụ onye ọzọ n'ọgbakọ, mmemme, ụlọ ọrụ, iji wee kwuchitere onye ahụ maọbụ mechitere onye ahụ ihe ọkwesịrị ime.
Nkejịasụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezieonye nnọchiteanya ụlọ ọrụ UNESCO bụ Maazị Udengwọ anụọla nwaanyị
Mkọpụta
dezie